Chinyere Joy _ Onye Amara – Mp3

Chinyere Joy _ Onye Amara – Mp3

DOWNLOAD Chinyere Joy _ Onye Amara – Mp3

Chinyere Joy is a Nigerian gospel singer and song writer. She is currentlyb based in Rivers State, She recently dropped her single track titled “ONYE AMARA” ( Gracious one). We are asking the Gracious God for his grace. For his grace makes all the difference. Without God’s grace, salvation is impossible.

Social Media Below
WhatsApp number: 08058680584
Instagram name: @joychi4god
Listen,Download and enjoy below
Lyrics
Amara gi odogwu
Amara gi odogwu
Onye amara
Umu gi choro amara gi eh
Amara gi eh eze!
Odum ebo Judea
Anyi choro amara gi eh!
Amara gi eh eze!
Umu ogbonye no n’iru gi
N’ ayo gi amara
Amara gi eh eze!
Ndi isi no n’iru gi
n’ ayo gi amara
Amara gi eh eze!
Ndi n’ enweghi ego n’ayo gi amara
Amara gi eh eze!
Ndi oria no n’iru gi
n’ ayo gi amara
Amara gi eh eze!
Ndi n’ acho nwa 
n’ ayo gi amara
Amara gi eh eze!
Ndi ogbo no n’iru gi
n’ ayo gi amara
Amara gi eh eze!
Ezem oo! Ezem!!
Anyi choro amara bia
Daddy m oo!
Umu gi choro amara bia
Echetara m
Nke i mere Bartimaeus
Echetara m oo!
Nke i mere onye ngworo
Eze m oo! Umu gi abiawo
Biko mere ha k’ i mere Bartimaeus
Amara gi eh eze!
Eze anyi no n’iru gi
n’ ayo gi amara
Amara gi eh eze!
Ndi ngworo no n’iru gi
n’ ayo gi amara
Gozie anyi ooo!
Onye amara
Umu gi choro amara bia
Ogodo nkpuchi oto m
Mere m amara
Ogaranya ngadanga
Mere m amara
Okwuru m onu m eze!
Mere m amara
Obata ulo adi mma
Mere m amara
Onye mara ka m si bia uwa
Mere m amara
O mara ka m si ala
Mere m amara
Oloro Ihe biara ilo m
Mere m amara
Odogwu akataka
Mere m amara
Ikuku ama n’ onya
Mere m amara
Ogho nwa n’ omumu eze! 
Mere m amara chi m
Gracious God
We need your grace
Father
we need your grace
Without your grace
Salvation is impossible!
Onye amara
Umu gi choro amara gi eh!
Di nwanyi isi mkpe
Mere anyi amara
Uzu n’ akpu nwa
Mere anyi amara
Oje n’ mmuo
Mere anyi amara chi m!
Obu gi mere Joseph eze chi m!
I mere David eze chi m!
I mere nwanyi aga kuru nwa
I mere onye ogbo ekwu okwu chi m!
I mere ngworo eje ije chi m!
I mere onye isi ahu uzo chi m!
I naputara umu Israel chi m!
I mere Moses amara chi m!
I mere Noah amara chi m!
I mere Rahab amara chi m!
Mee re anyi amara chi m!
Anyi nwere okwukwe eze m oo!
Onye amara
Umu gi choro amara gi eh!
Oku n’ ere ere
anyi choro amara gi eh!
Chi n’ ekunye nwa
Kunye umu gi nwa
Aka na agwo oria
Gwo ba nu ndi oria
Chi n’eme eze
Mee nu umu gi eze chi m!
Mee ka ngworo je ije chi m!
Mee ka ndi isi hu uzo chi m!
Mee nu ogbonye ogaranya chi m!
Mee ka onye ogbo kwuo okwu chi m!
Mere umu akwukwo amara chi m!
Mere ndi na azu ahia amara
Mere ndi na aru oru amara
Mere ndi na agba n’uzo amara
Nye nu umu gi udo chi m!
Nye nu umu gi ego chi m!
Wu sa ngozi n’ otu n’ otu
Mere m amara
Mere m amara
Mere m amara
Mere m amara

Leave a Reply

Your email address will not be published.